Infinitiv inwu ọkụ

Singular M oder Mụ    
Präsens A na m enwu ọkụ M na-enwu ọkụ   Ị na-enwu ọkụ Ọ na-enwu ọkụ
Perfekt A - A -   Ị enwugo ọkụ Ọ enwugo ọkụ
Präteritum A -   M enwugo ọkụ Ị enwuru ọkụ Ọ enwuru ọkụ
Futur A ga m enwu ọkụ M ga enwu ọkụ   Ị ga enwu ọkụ Ọ ga enwu ọkụ
Konditional M kaara inwu ọkụ     Ị kaara inwu ọkụ Ọ kaara inwu ọkụ
Imperativ       Nwue ọkụ  
Hortativ Kaa m nwue ọkụ        


Plural Anyị Ụnụ Ha
Präsens Anyị na-enwu ọkụ Ụnụ na-enwu ọkụ Ha na-enwu ọkụ
Perfekt Anyị a-enwugo ọkụ Ụnụ a-enwugo ọkụ Ha a-enwugo ọkụ
Präteritum Anyị enwuru ọkụ Ụnụ enwuru ọkụ Ha enwuru ọkụ
Futur Anyị ga enwu ọkụ Ụnụ ga enwu ọkụ Ha ga enwu ọkụ
Konditional Anyị kaara inwu ọkụ Ụnụ kaara inwu ọkụ Ha kaara inwu ọkụ
Imperativ   Nwuenu ọkụ  
Hortativ Kaa anyị nwue ọkụ   Ha nwue ọkụ